igwe amamihe aka mere

O sị Wiktionary
Igwe amamihe aka mere

Nkọwa[dezie]

iji ka ọgụgụ isi mmadụ si arụ ọrụ wee rụọ igwe nke na eme ka ọnwere ụbụrụ mmadu ma-na eme kwa ihe mmadu na eme ka ọnwere echiche dịka mmadu. Ezigbo njirimara nke igwe amamihe aka mere bụ ọgụgụ isi ọnwere iji chee echiche na ime onweya were na eme ihe ma ọ bụ soro ụzọ kachasị mma iji rụọ ọrụ eziriya ma nweta ebumnuche eji ziga ya.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

  • Ọ ga - ekwe omume na ọgụgụ isi igwe amamihe aka mere nwere ike nochie ọgụgụ isi mmadụ?
  • Ihe egwu bụ na igwe amamihe aka mere nwere ike ibute enweghị ọrụ

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Artificial Intelligence