igkwatu osisi
Ọdịdị
Ihe dị n'ime
[dezie]NKỌWA
[dezie]Nke a pụtara ikpochapụ oké / nnukwu ọhịa maọbụ ị gbupu osisi rinne ka e wee nwee ohere maka iko ụgbọ maọbụ izu ụmụ anụmanụ.
Igbupusi osisi na ebute ịchụpụ ụmụ anụmanụ na ebe obibi ha, Ọ na- ekpochapụkwa osisi dị iche-iche , ma na meekwa ka ihu igwe gbanwee.
I gbupusi osisi na eme ka oké ikuku mebie ihe ma na ebutekwa mbize.
Nkejiasusu
[dezie]Aha
Ọmụmatu
[dezie]I gbupusi osisi adịghị mma
Mkpoputa
[dezie]Olumba
[dezie]I gbutu osisi na ebe ọ dị ukwuu
I kpocha oké ọhịa
Ntụgharị na asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee