igbo izugbe

O sị Wiktionary

Igbo izugbe

Nkọwa[dezie]

igbo izugbe bụ olu igbo e sitere n'olu di iche iche e nwere n'asụsụ igbo wee mebe,nke atụrụ anya na nwaafọ igbo ọbụla ga aghota,gụtakwa ma detakwa na agbanyenghi akụkụ ala igbo o sitere na ya.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

  1. ọ bụ igbo izugbe ka eji akuzi asụsụ igbo n'ụlọ akwụkwo.
  2. ejikwa igbo izugbe wee dee otutu akwukwo ogugu.

Mkpọpụta[dezie]

igbo izugbe




Olumba[dezie]

Ntugharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Main standard Igbo

[[category:]]