ifopu
Ọdịdị

Nkọwa
[dezie]- isere ihe ngwa ngwa n'ụzọ siri ike
- wepụ nku ábụ́bà ọkụkọ ma ọ bụ nnụnụ ọ bụla.
Nkejiasụsụ
[dezie]Ngwaa
Ọmụmaatụ
[dezie]- Bịa ma nyere m aka ifopu na ịkọcha ábụ́bà ọkụkọ a
- Onye ga efopu ahihia n’ubi ahu?
Mkpọpụta
[dezie]