ichicha
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]- kpochapu ma ọ bụ wepu ihe idere ma ọ bụ akara.
- iwepu akara gbara ọchịchịrị ma ọ bụ ntụpọ, nke a na-eji ink, agba, ma ọ bụ unyi eme.
Nkejiasụsụ
[dezie]Ngwaa
Ọmumaatụ
[dezie]- Achọrọ m ichichapụ ntụpọ ahụ
- Ọ bụ eziokwu na ịnwere ike iji kerosin na-ehichapụ ntụpọ na uwe?
- Onye ka ọ bụ ọrụ ya ichicha unyi dị na ala?