iche iche
Ọdịdị
iche iche
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ mkpụrụokwu nke n'akọwa ihe n'enweghi myiri.ọ n'akowa ndiiche ihe ma ọ bụ ime ihe n'ụzọ n'enweghi myiri.
Nkejiasusu
[dezie]Nkwuwa
Ọmụmatụ
[dezie]- Enwere ụzọ dị iche iche esị achụ ego.
- Mba dị iche iche nwere omenala ha
Mkpọpụta
[dezie]