Gaa na ọdịnaya

ibu ụzọ

Sitere na Wiktionary
  • eziokwu ma ọ bụ ọnọdụ nke ịbụ onye e lere anya dị ka onye dị mkpa karịa ndị ọzọ
  • ihe a na-ahụta ma ọ bụ họrọ tupu ndị ọzọ
  • ihe di mkpa karịa ndị ọzọ

Nkejiasụsụ

[dezie ebe o si]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie ebe o si]
  • nchekwa mba kwesịrị ịbụ ụzọ karịa ihe niile
  • Ime ka otu agbụrụ nwee ịbụ ụzọ tupu agbụrụ ndị ọzọ na mba enwere ọtụtụ agbụrụ na ebute nsogbu

Mkpọpụta

[dezie ebe o si]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie ebe o si]

Priority