i no na nso nwaanyi

O sị Wiktionary

Ịnọ na nsọ nwaanyi

Nkọwa[dezie]

Ọnọdụ ụmụ nwaanyi na-anọ ọnwa ọbụla ebe ọbara na-apụ ha n'ahụ

Nkejịasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Ada nọ na nsọ ụgbụa

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Olumba

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

menstration