ha

O sị Wiktionary

Ha

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ ngwaa na mbuụzọ n'arụtụ ihe ma ọ bụ mmadụ abụọ ma ọ bụ karịa aka nke akpọpụta buru ma ọ bụ nke dị mfe na nchọpụta

Nkejiasụsụ[dezie]

Nnọchiaha

Ọmụmatụ[dezie]

Ezi n'ụlọ anyị nabatara ha nkeọma ma gbalịa n'imezu ihe nile ha ji maka ya bịa

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Beeke[dezie]

Them them

French[dezie]

Eux eux

German[dezie]

Sie Sie