Jump to content

hụgharịa

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Okwu pụtara bugharịa (ihe) gaa elu maọbu ala maọbụ site n'akụkụ ruo n'akụkụ site n'iji mmegharị ngwa ngwa, n'ike, na-agbagharị agbagharị.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]

Hụgharịa m ihe ahụ ofụma ka m bịa ghee ya.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Shake