gw
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ọ bụ otu n'ime mkpụrụedemede enwere n'asụsụ Igbo. Ọ bụ mkpụrụedemede nke iri a ga-enweta ma agụchaa 'gh'. O so na mgbochiume ndị enwere n'asụsụ Igbo. Kpọmkwem, ọ bụ mgbochiume mkpị.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha (mgbochiume)
Ọmụmaatụ
[dezie]Agwala m gị ọtụtụ mgbe ka ị tụọ egwú Chineke
Mkpọpụta
[dezie]