guru mmiri

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

  • Ihe dịtụ mmiri.
  • mmiri gbasaa site na ikuku ma ọ bụ ihe siri ike ma ọ bụ nkpochie n'elu, nke nwere mmetụta na-emebi ihe ma ọ bụ nke na-adịghị mma maka ahụike mmadụ

Nkejiasụsụ[dezie]

Nkọwa Aha

Ọmumaatụ[dezie]

  • gini mere iji webata uwe n'agu mmiri? Ha ka dị mmiri mmiri
  • ụlọ n'agu mmiri nwere ike ime ka mmadụ bute oyi

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntugharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

damp