Jump to content

gh

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ọ bụ otu n'ime mkpụrụedemede enwere n'asụsụ Igbo. Ọ bụ mkpụrụedemede nke itoolu a ga-enweta ma agụchaa 'gb'. O so na mgbochiume ndị enwere n'asụsụ Igbo. Kpọmkwem, ọ bụ mgbochiume mkpị.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha (mgbochiume)

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ghara iburu mmadụ iwe n'obi.

Mkpọpụta

[dezie]
Gh




Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ Ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

[1]