gee ntị
Ọdịdị
gee ntị
Nkọwa
[dezie]gee ntị bu itinye uchu ma-nụta na ntị ihe mmadụ na-ekwu maọbụ ihe na-eme na gburugburu gị.
Nkejiasụsụ
[dezie]Ngwaa
Ọmụmaatụ
[dezie]- gee ntị n'ihe onye nkuzi na-akuzi.
- Ị gee ntị na-enye aka na nghọta.
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]
Ntugharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]