Gaa na ọdịnaya

gburugburu ebe obibi

Sitere na Wiktionary

gburugburu ebe obibi.

Nkọwa

[dezie]

nke a n'akọwa ihe ọ bụla gbasara ebe mmadụ bi,ebe ọ na echu mmiri,ebe ọ n'akpata ihe ọ n'eri,ebe o si enweta ahụ ike ma tinyere Ihe ndị ọzọ n'enyere ndụ aka ịdị ogologo ma dị kwa ụtọ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Gburugburu ebe obibi
Gburugburu ebe obibi

Ọmụmatụ

[dezie]
  1. Ahụike mmadụ n'adiwanye n'ihi adimọcha gburugburu ebe obibi onye.
  2. mgbata ikuku n'emetụta gburugburu ebe obibi anyị.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

[]