Jump to content

gbaziri

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

nke a bụ okwu n'akọwa ịnara mmadụ ego ma kwe nkwa ịkwụghachị ụgwa mgbe oge ruru

Nkejiasụsụ[dezie]

ngwaa

Ọmụmaatụ[dezie]

  • ọ gbazitere ego n'aka ndị ọba ego

mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

borrow