Gaa na ọdịnaya

gbamgbam

Sitere na Wiktionary

gbamgbam

Nkọwa

[dezie]

gbamgbam bụ ihe eji arụ ụlọ n'ekpuchi ụlọ, ihe ma ọbụ onye nọ n'ụlọ ahụ.

Nkejịasụsụ

[dezie]
  Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Akụrụ ụlọ ahụ gbamgbam .
 gbamgbam akụrụ n'ụlọ ahụ na acha ọcha.


Mkpọpụta

[dezie]


Olumba

[dezie]


Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

roof