Jump to content

gbalịa

O sị Wiktionary

Gbalịa

[dezie]

Ị nwara ị mee ihe nke ga ebute mgbanwe.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmatu

[dezie]

Ị gbalia na akwuo ị dere.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Gbálìrì

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

try