gbadoanya

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ ọnọdụ itinye uchu na ntụkawsị obi n'ihe ị na-eme.

Nkejịasụsụ[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ[dezie]

biko gbadoanya n'akwụkwọ gị.

Mkọpụta[dezie]

gbadoanya




Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

bekee[dezie]

focus