Gaa na ọdịnaya

gụsịrị akwụkwọ

Sitere na Wiktionary
uwe nme-nme ndị gụsịrị akwụkwọ

Nkọwa

[dezie]
  • ịgụ agụmakwụkwọ nke ọma rụo na isi njedebe ma ọ bụ imezu usoro ọzụzụ
  • onye gụchara akwụkwọ na ọzụzụ nke ọma, nke kachasị nke enyerela ya akara ugo mmụta nke izizi

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Kedu mgbe ị ga-agụsị akwụkwọ?
  • A'nam achọ ọrụ,a gụsịrị akwụkwọ na akụkọ ihe mere eme

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntugharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

graduate