febuwarị

O sị Wiktionary

Febuwarị

Nkọwa[dezie]

Febuwarị bụ ọnwa nke abụọ nke afọ. Ọnwa ahụ nwere ụbọchị iri abụọ na asatọ n'ime afọ ndị nkịtị ma ọ bụ iri abụọ na itoolu n'ime afọ nke ana-akpo liip

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Ifeoma ga-abụ afọ iri na asaa na "febụwarị"

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

February