Jump to content

ezumike nká

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

  • Oge nke ndụ mgbe mmadụ hapụziri ịrụ ọrụ na gọọmentị ma ọ bụ òtù ọrụ ndị ọzọ.
  • Mmadụ iwepu onwe ya n'ọkwa ma ọ bụ akaọrụ ya

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

  • Ọ rụrụ ọrụ afọ iri atọ na ise wee ruo iga ezumike nká.
  • Enwere m olileanya na ị nwere atụmatụ maka ezumike nká

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

retirement