Gaa na ọdịnaya

ezi omume

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ezi omume bụ ọnọdụ mmadụ ịdị na-akpa ézí àgwà ma na-eme ihe dị mma n'ịrụ Chukwu na n'ịrụ mmadụ ibe ya.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Nwa agbọghọ ahụ na-eme ezi omume

Mkpọpụta

[dezie]
Ezi omume





Olumba

[dezie]

Ezhi omume (Ohafia, Abia State)

Omume rị mma (Owerri, Imo State)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Righteous