eriri
Ọdịdị
Eriri
Nkowa
[dezie]- Eriri bụ aha a na-akpọ ihe toro ogologo a na eji ekekọta ihe, dika osisi.
- A na eji ihe di iche iche emepụta ya, dika igu nkwụ maọbụ rọba.
Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Nye mụ eriri ahụ ka mụ kekọta osisi ndi a.
- Achọrọ mụ izụ eriri m ga eji na agbasa ákwà
- Achọrọ mụ eriri eji Igụ nkwụ mee.
Mkpọpụta
[dezie]