erimeri
Ọdịdị
Erimeri
Nkọwa
[dezie]- Erimeri bụ ihe ndi mmadu na ata na ọnụ, maọbụ ihe a na añụ-añụ.
- Erimeri bụ kwa ihe oriri ọbụla na edozi ahụ ma nyekwa mmadu ụme.

Nkejịasụsụ
[dezie]- Erimeri bụ aha a na akpọ ihe a na eri-eri.
Ọmụmaatụ
[dezie]- Erimeri anyi ga eri taa bụ ọka.
- Ụgonna adigi eji erimeri ya egwuegwu.
- Erimeri na mmiri bụ ihe abụọ di mkpa ahụ mmadu chọrọ.
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Ihe oriri n'asusu Nkanu di n'Enugwu steeti.