enyo enyo

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

  • mmadụ ma ọ bụ ihe a na-apụghị ke enwe ntụkwasị obi ebe ọ nọọ
  • okwu ima ọ bụ ihe nke ikekwe ọ bụghị eziokwu ma ọ bụ na ọ bụghị eziokwu niile kpamkpam

Nkejiasụsụ[dezie]

Nkọwa Aha

Ọmumaatụ[dezie]

  • o yiri ka ọ bụ onye na-enyo enyo
  • atụmatụ onye na-achị achị bụ ihe a na enyo enyo

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntugharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

dubious