Gaa na ọdịnaya

enyo

Sitere na Wiktionary

Enyo

Nkọwa

[dezie]
enyo

Enyo bụ aha ịhe na-egosi enyinyo ihe kwụ n' ihu ya.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]
  • Ugegbe ahụ gosiri ihu m→ Anambra(Nnewi, Awka, Onitsha)
  • Ugegbe nne m buru ibu→ Imo(Owerri)
  • Anyi zụrụ inyo n’ahia→ Enugu(Nsukka)
  • Eji m enyo lee onwe mụ mgbe m kwadochara→ Abia(Abrịba)
  • Enyo anyi tịwara etịwa→ Ebonyi(Afikpo)

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]
  • Ugegbe→ Anambra(Nnewi, Awka, Onitsha)
  • Ugegbe→ Imo(Owerri)
  • Inyo→ Enugu(Nsukka)
  • Enyo→ Abia(Abrịba)
  • Enyo→ Ebonyi(Afikpo)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Mirror

German

[dezie]

Spiegel