enyinnụnụ

O sị Wiktionary

enyinnụnụ


Nkọwa[dezie]

enyinnụnụ bụ nnunu kacha nnunu niile e nwere n'ụwa. ọ naghi efe efe ka nnunu ndi ọzọ

Enyi nnụnụ


Nkejiasusu[dezie]

Aha

Ọmumaatụ[dezie]

  1. enyinnụnụ ahu yiri akwa
  2. ukwu enyinnụnụ ahu ga azogbunwu nwata a muru ohuu

Mkpoputa[dezie]

enyinnunu




Olumba[dezie]

Ntughari[dezie]

Ostrich