enyi
enyi
Nkọwa[dezie]
- Ényì bụ onye na-abụghi nwanne gi maọbụ ezinụlọ gi nke gi na ya na adi na mma.
- Ényì bụ kwa onye gi na ya na-ayi mgbe ọbụla.
Nkejiasụsụ[dezie]
aha
Ọmụmatụ[dezie]
onye so ụu bia be gị bụ Ényì m
Mkpọpụta[dezie]
enyi
aha
onye so ụu bia be gị bụ Ényì m