Gaa na ọdịnaya

enwemonwe

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ọnọdụ mmadụ iji nọọrọ onwe ya na enweghi onye na emekpa ya ahụ.

Nkejịasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

enwemonwe ya na-enye m obi ụtọ.

Mkọpụta

[dezie]
Otu narị na iri asaa na itoolu




Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

freedom