enweghi nchekwube
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]- ọchịchọ ịhụ ihe kachasị njọ n'ihe niile ma ọ bụ ikwere na nke kachasị njọ ga-eme
- nkwenye na ụwa a jọrọ njọ dịka ọ nwere ike ịjọ ma ọ bụ na ihe ọjọọ ga-emeri ihe ọma oge niile
Nkejiasụsụ
[dezie]Nkọwa Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Inwe enweghị nchekwube nwere ike ime ka mmadụ ghara inwe obi ụtọ
- enweghi nchekwube ọ bụ nmehie ebe ọ bụ na Chineke mesiri anyị obi ike banyere ịhunanya ya?