Gaa na ọdịnaya

elu ụwa

Sitere na Wiktionary

elu ụwa

Nkọwa

[dezie]

Ụwa bụrụ mbara ala nke atọ sitere na anyanwụ na nanị ebe a maara na mbara igwe ebe ndụ malitere ma chọta ebe obibi.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ndị mmadụ bi n'elu ụwa

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Enu Ụwa (Anambra)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Earth