Gaa na ọdịnaya

elekere mgbanaka

Sitere na Wiktionary
elekere mgbanaka

Nkọwa

[dezie]

Obere mgbanaka nwere ihe na agụ oge a na eji eriri akpụkpọ anụ ma ọ bụ igwe ma ọ bụ ihe dị iche iche ekedo na aka nke na egosi elekere na nkeji kwa ụbọchị. Ezubere ya iji mee ka ọ na-egosi oge ma-na aga n'ihu n'agbanyeghị mmegharị ahụ mmadu.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Biko, zụtara m ezigbo elekere mgbanaka na abụghị nke adịgboroja.
  • Eji ọla edo chọọ elekere mgbanaka m mma.

Mkpọpụta

[dezie]


Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

watch