ekwesịghị ekwesị

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

I rüwa ekwesịghị ekwesị (nkeji)
  • ihe ma ọ bụ okwu na adabaghị ma ọ bụ  a ezighi ezi na ọnọdụ ahụ.

Nkejiasụsụ[dezie]

Nkọwa Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

  • Uwe ahụ ekwesịghị ekwesị maka ịga ụka
  • usoro ịgba egwu ya adịghị mma maka olili ozu,  ọ ekwesịghị ekwesị

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Inappropriate