ekwentị
Ọdịdị
ekwe nti
Nkọwa
[dezie]Ekwenti bụ igwe okwu ana ebu n'aka eji akpọ mmadụ maọbụ aza onye kpọrọ gị.Eji kwa ya esisa ozi dị iche iche maọbụ egosi eserese foto dị iche iche.
Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Anyi nwere ekwenti
Ekwentị kpọtere m n'agbanyeghị na ọ naghị ada ụda nke ukwuu.
Mkpọpụta
[dezie]