ekweghị na Chineke
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]
onye na-ekweghị maọbụ nwee nkwenye na ịdị adị nke Chukwu ma ọ bụ chi
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmumaatụ
[dezie]- ọ na-akpa àgwà ka onye ekweghị na Chineke
- kedu ihe ga-eme mmadụ ka ọ bụrụ onye na ekweghị na Chineke
Mkpọpụta
[dezie]