eko akpịrị
Ọdịdị
Eko akpịrị
Nkọwa
[dezie]Eko akpịrị bụ akpụ akwara na-apụta karị ụmụ nwoke n'akpịrị mgbe ha bidoro ị tolite okorobịa
Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Chekwube toro ogologo maa nma nwoke, gbaa dimkpa ma nwekwaa eko akpịrị
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Eko nkọlọ (Arochukwu)
Ntụgharị na asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Adams apple Adam's apple
French
[dezie]la pomme d'Adam Pomme d'Adam