ekele

O sị Wiktionary

Ekele

Nkọwa[dezie]

I rüwa ekele (nkeji)

Ụzọ anyi si egosi nsọpụrṷ ma-ọbụ nnabata, ezi ozi na ihunanya.

Nkejịasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụụ[dezie]

  1. Ekele anyi mara mma
  2. Ekele na-egosi nsọpụrụ

Mkpọpụta[dezie]


Olumba[dezie]

  • Ighe ọnụ maọbụ ekene ka ndi Ezeagu n'Enugwu steeti n'akpọ ya
  • Ekene

Ntụgharị n"asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Greeting