ejima
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]ejima bụ aha ana enye mmadụ abụọ ebukoro ọnụ otu oge n'afọ ma mụkọọkwa ha ọnụ.A na akpokwa ihe abụọ nwere nyite ejima.
Nkejiasụsụ
[dezie]Nkwuwa
Ọmụmaatụ
[dezie]Adaeze na Ada obi bụ ejima. Ndi enyi nwanne m dị ka ejima.
Mkpọpụta
[dezie]