ehighi ụra
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Nsogbu ụra nke na-eme ka o siere mmadụ ike ihi ụra ma ọ bụ ihi ụra ruo oge kwesịrị ekwesị. Nchekasị, oge ihi ụra na-adịghị edozi ahụ, usoro ihi ụra na-adịghị mma, nsogbu ahụike, ọrịa na anụ ahụ na nke uche na ọgwụ bụ ụfọdụ n'ime ihe kpatara nsogbu ehighị ụra nke ọma.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Ehighi ụra dị njọ maka ahụike onye ọ bụla
- Ehighị ụra nke ọma nwere ike ime ka mmadụ ghara ịna-arụ ọrụ nke ọma
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]imụ anya