Gaa na ọdịnaya

ego mba ofesi

Sitere na Wiktionary

ego mba ofesi


nkowa

[dezie]
I rüwa ego mba ofesi (nkeji)

nke a bụ ụdị ego ndị mba ofesi ji azụkọrịta ahịa n'obodo ha maọabụ mba ndị ọzọ. Ụfọdụ ụdị ego ndị a bụ dola,pounds,euro,cedi wee dịrị gawa


nkejiasusu

[dezie]

aha


omumaatu

[dezie]

Ego ofesi nke ndị Amerịka dị ọnụ ugbu a


mkpoputa

[dezie]


olumba

[dezie]

ntụghari asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

foreign_currency