ego ihu igwe

O sị Wiktionary
Ego ihu igwe

Nkowa[dezie]

Ego ihu igwe pụtara ego anakọtara maọbụ ego atukotara maka idozi na ị chekwaa ihu igwe.

E si ebe dị iche iche enweta ego ihu igwe, e si na aka mmadụ na aka obodo enweta ego ihu igwe.

Eji ego ihu igwe echekwa ma na edozi kwa ihu igwe.

Nkejiasusu[dezie]

Aha

Mkpoputa[dezie]

Ọmụmatu[dezie]

Mba Ụwa ji ego ihu igwe alụ ọlu

Olumba[dezie]

Ntụgharị na asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee

Climate Finance