ego
Jump to navigation
Jump to search
ego
Nkọwa[dezie]

ego bụ ihe eji azukọrịta ahịa. Owere ike ịdị na ụdị akwụkwọ maọbụ na ụdị obere igwe. ejikwe ya akwụ mmadu ụgwọ
Nkejịasụsụ[dezie]
Aha
Ọmumaatụ[dezie]
Obi ji nnukwu ego gaa zụọ akwa ya