Jump to content

egedege ihu

O sị Wiktionary
egedege ihu

nkọwa

[dezie]

Akụkụ ahụ nke nọ n'etiti ntụtụ isi na anya.

nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

ọmụmaatụ

[dezie]

Ọ kụrụ egedege ihu ya n'ala.

mkpọpụta

[dezie]

olumba

[dezie]

Egedege ifu

ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

https://en.wiktionary.org/wiki/forehead