egbutu

O sị Wiktionary

egbutu

Nkọwa[dezie]

Mma-agha dị mkpụmkpụ nke nwere agụba gbagọrọ agbagọ, nke onye ọkwọ ụgbọ mmiri na-ejibu ya.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Ndị mmegide abụọ ahụ ugbu a chere ibe ha ihu, egbutu n'aka.


Cutlass


Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Beeke[dezie]

English[dezie]

[[1]]