Gaa na ọdịnaya

egbe igwe

Sitere na Wiktionary

egbe igwe

Nkọwa

[dezie]

Mkpọtụ elu igwe na-eme mgbe oke mmiri na-ezo maọbụ chọrọ izo.

Egbe igwe

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Egbe igwe na-agba mgbe anyi chọrọ iga ụlọ akwụkwọ.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Agbalaka bụ aha ndi Ezeagụ n'Enugwu Steeti n' akpọ mpkọtụ nke n' eme n' eligwe ganye oge ọbụla oke mmiri n' ezo.

Ntụgharị n'asụsụụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Thunder