efere

O sị Wiktionary

Efere



Nkọwa[dezie]

  1. Efere bụ ihe eji etinye ihe oriri. Efere nwere ike saa-asa ma ọ bụ mie-emie. Efere na-abia na ụdi di ichiche, dika efere nkụwa, rọba maọbụ alụminum.
Efere

Nkejịasųsų[dezie]

Aha

Ǫmụmaatụ[dezie]

  1. Tiyerem anụ n' efere
  2. Efere nri m juru eju

Mkpọpụta[dezie]

efere





Olumba[dezie]

Afele, Ewhele

Ntụgharị n'asųsų ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

plate