edensịbia

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

"Edensịbia" bu okwu eji akọwa ebe mmadụ si weta maọbu chọta ihe ọ tinyere n'akwụkwọ odere maọbu ihe obula odere banyere ihe ọzọ

Nkejiasusu[dezie]

Aha

Omumaatu[dezie]

Edensịbia na akwụkwọ maka Chinụa Achebe bu Wikipedia

Olumba[dezie]

Ebensidee

Ntụgharị n'asụsụ ozo[dezie]

Bekee[dezie]

bibliography