Jump to content

echichi

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Omume nke ikpunye mmadụ okpueze maọbụ ịnye ya aha nkwanye-ugwu ọzọ, n'ihụ ọha mmadụ maọbụ n'ihu mmadụ ole ma ole, nke a ga-eji mara ya, na-akpọkwa ya ma na-akwanyere ya ùgwù pụrụ iche n'ebe ọbụla ọ gàrà.

Nkejiasusu

[dezie]

Aha

Ọmụmatu

[dezie]

Ndị Igbo na-echi echichi ndị nze na ọzọ

Mkpopụta

[dezie]
Echichi




Olumba

[dezie]

Eshishi (Akụkụ Steeti Delta ụfọdụ)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Coronation