ebube

O sị Wiktionary

Ebube

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ ihe dị omimi mara mma na-enye ọṅụ

Nkejiasụsụ[dezie]

aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Chukwu dị ebube

Mkpọpụta[dezie]

Audio pronunciation in Igbo language of the word "Ebube"





Olumba[dezie]

Ntụgharị n"asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

"Glory"